home
Home
home
JAMB
home
WAEC
home
NECO
home
NABTEB
home
NEWS
Welcome To Examface.Net>>>>  The Nigeria's No 1 Exam Expo Website, With Many Years of Experience Verified by Google We Are The Best Among The Rest!.       ---

PAYMENT FOR 2024 JAMB, WAEC GCE, NECO & WAEC EXPO ARE ON!!!

---

---

---
---
WAEC 2024 EXPO RUNS (Score A's and B's In YOUR 2024 WAEC Exam) (Click Here now to Get Our Assistance)


NECO 2024 EXPO RUNS (Score A's and B's In YOUR 2024 NECO Exam) (Click Here now to Get Our Assistance)

--- ---

---

---

---

NECO 2020 - IGBO, HAUSA AND YORUBA ANSWER
NECO 2020 - IGBO, HAUSA AND YORUBA ANSWER

NECO 2020 - IGBO, HAUSA AND YORUBA ANSWER





IGBO ANSWER


IGBO OBJ
1-10: ABBCAAEDED
11-20: EABBECAEDB
21-30: DDABECACEA
31-40: CBAAADABAE
41-50: ACCABEDBEC
51-60: DECBBDCEDD

=============================

(2a)
(a) b
(b) ch
(ch) d
(d) f
(e) g

(2b)
(a)ụdaume bụ mkpụrụ ụda asụsụ eji nkupụta ume a kpọpụta n'enweghi mgbochi n' oghere ọnụ. ebe mgbochiume bụ mkpụrụ ụda asụsụ a na enwe mgbọchi n'ikuku na mkpọpụta ha site na mmetụtọ ogan okwu na ibe ya.

(b) Ụdaume di asatọ na mkpụrụ edemede Igbo ebe mgbochiume di iri abụọ na asatọ na edemede igbo

=============================

(5a)
Njikọ bu otu n'ime nkeji asụsụ Igbo ma bụrụkwa mkpụrụokwu dị iche iche e ji ejikọta mkpụrụokwu na ibe ya, ahịrịokwu na ahịrịokwu, aha na aha, dgz.

(5b)
(i) Na
(ii) Ma

(i) Na - Ebuka na Emeka gara akwụkwọ
(ii) O siri nri ma sukwaa akwa

======================

(6)
Enweghịm ike ịdị ndụ na ewezuga ụbọ nna m. Mgbe ọ bụ nwa okorobịa, ọ na-anọkari n'ihu ezi anyị n'oge mgbede ma na-akpọ ụbọ a. Ndị mmadụ na-agbakwa egwu, na-akụ aka, mechikwaa anya ma na-ege ntị. Ekwentị ga-akụ ma ndị mmadụ agaghị etinye ya uche. Otu ụbọchị, ọ bụ nnem bu onye kwụsịrị ige ntị.
Anaara m ele anya na mkpịsị aka nnam mgbe ọ bụla ọ na-akpọ ụbọ a. Chai! ka ha si ada n'usoro ma dịkwa ụtọ. Ụmụnne m nwoke ndị nke tọrọ m achọghị imụta otu e si akpọ ụbọ a. Ma mụ onwe m chọrọ, ya mere nna m jiri kuziere m ihe niile gbasara otu e si akpọ ụbọ aka. Emechara, ọ bụrụzie ogologo mkpịsị aka m ka m jizi na-akpọ ụbọ a. Mkpịsị aka m na-akpọ ụbọ osisi karịa nke nnam. A mụtara ya nke ọma. Ọ doro m nnọọ anya.

=============================

(8)
(i) Ọjị ogbi - Ọjị gbara naanị otu
(ii) Ọjị dike - Ọjị gbara atọ
(iii) Ọjị ahịa - Ọjị gbara anọ
(iv) Ọjị ọmụmụ - Ọjị gbara ise, isii, asaa ma ọ bụ karịa.

(8b)
(i) Asụsụ ha
(ii) Omenala ha

======================

(11)
(i) Ilu - Ilu bụ mmanụ okwu ndị Igbo jiri eri ji. Omumatu: A nyụkọọ mamịrị ọnụ ọ gbaa ụfụfụ.
Nkọwa: E jikọta aka ọnụ rụwa ọrụ, a rụpụta nnukwu ihe.

(ii) Akpaalaokwu - Akpaalaokwu bụ okwu amamihe ndị maara ihe na-ewebata n'okwu oge ha achọghị ịkpọ ihe aha gbowam.
Ọmụmaatụ: Afọ tara Emeka mmiri.
Nkọwa: Emeka abụghị ezigbo mmadụ.

(iii) Myiri - Myiri na-egosi na mmadụ dịka mmadụ ibe ya na omume maọbụ na oyiyi.
Ọmụmaatụ: Chike dịka nna ya.

(iv) Mbụrụ - Mbụrụ na-egosipụta ihe a na-ekwu maka ya, ka a na-asị na ọ bụ ihe a maọbụ onye a, iji gosi ka ihe abụọ ahụ si nwee otu ụdị omume.
Ọmụmaatụ: Ebere bu edi.
Nkọwa: Ebere na arahu oke ụra

========================

(12a)
(i) O na-eri naanị ya n'ụlọ akwụkwọ Abangwu
(ii) Ọ na-achi ha ọchịchị aka ike

(12b)
(i) Akụbụzọ anaghị achọ mmekọrịta ha na ndị nkụzi ya
(ii) Akụbụzọ bụ hedimasta kara aka ma kajakwaa akaja
(iii) Akụbụzọ nwere ụtarị atọ ọ na eji abịa akwụkwọ.





HAUSA ANSWER


HAUSA OBJ
1-10: BCD
11-20: DCEAADDABB
21-30: EAAECDDBDD
31-40: AECAAADDBE
41-50: DEECDCEAEB
51-60: AE


(2)
i. /b/ = balebe, hadiyaw, maiziza
ii. /c/ = dan bayen hanka, dan, atishawa, murasziza
iii. /l/ = bahanke, Dan jirge, maiziza
iv. /m/ = balebe, dan franci, maiziza
v. /z/ = bahanke, zuzar maiziza

======================

(4a)
Wakilin suna shi ne duk wata kalma da ake amfani da a madadin suna. Ko kuma mu ce, wakilin suna kalma ce da ake amfani da ita a maimakon suna. Wato kenan idan ana cikin zance, sai aka zo wata gaɓar da ya kamata a ce an ambaci suna amma sai a ƙi ambatar sunan, sai a yi amfani da wani kalma ta maye gurbin sunan.

(4b)
(i) Katsattse: Wakilin suna katsatte shi ne wanda yake wakiltar mutum kai tsaye. Sannan kuma yana tsayuwa da ƙafarsa.

Misali, Ni, Kai.

(ii) Ɓoyayye: Shi ne wakilin sunan da baya fito da wanda ake magana a kansa fili. Wato idan aka ambata shi, kowa ma yana iya shiga ciki.

Misali, Wance, su wance.

======================

(11a)
Karin Magana, kalmomi ne 'yan kilalan amma masu kunshe da zunzurutun ma'ana. Ana amfani da su kuma a tsakanin kowace al'ummar duniya.

(11b)
(i) Abin kasuwa, na mai ciniki ne.
(ii) Ba a fafe gora, ranar tafiya.
(iii) Ba a haÉ—a gudu, da susar É—uwawu.
(iv) Bakin rijiya, ba wajen wasan makaho ba ne.
(v) Banza, ta kori wofi.
(vi) Ashe ana tsoron inna? In ji 'ya'yan mayya.

=============================
=============================



YORUBA ANSWER


YORUBA OBJ
1-10: CBCBCAEBDD
11-20: DEDDEBEBCE
21-30: BBEEADEAEC
31-40: EBEBBEBEDD
41-50: BEBADEDBDC
51-60: DEDCBDEBCD

=============================

(3)
(I) Tisa- Afetiya
(Ii)Sitaotu- Afetiya
(Iii)Miliki-Afojuya
(Iv)Pita-Afetiya
(V) Kansu- Afetiya
(Vi)Sikeeli-Afetiya
(Vii)Dikin-Afetiya
(Viii)Diroomu-Afojuya
(Ix)Buroda-Afojuya
(X)Pepa-Afetiya

==========================
=============================

(4)
Awe gbolohun Asapejuve
(i)lle timon winyi
(ii)IIe ti bola ngbe kodara
Asaponle

(4ii)
(i)lle naa dara
(ii)omoarage omo pupa
Asafinan

(4iii)
(i)awon omo wonyii buru
(ii)oko yu lowu mi
Asonka

(4iv)
(i)Ile mewa ni baba miko
(ii)omo marun-un а ni oku
Asapejuure

(4v)
(i)omolade ko feran agopupa
(ii)oda giden ni won fi kin iieyin

=============================
=============================


+++++++++++++++++++++++++++
ANSWER LOADING......
+++++++++++++++++++++++++++
0 Response
FORUM POST LOCKED FOR COMMENTING

Ads; Click Here Now to See How to Make Cool Cash Here in Examface.net

Click Here Now to Join Our WhatsApp Group

Contact Mr.Prof
| |

best exam expo site / legit waec expo runz