home
Home
home
JAMB
home
WAEC
home
NECO
home
NABTEB
home
NEWS
---

NECO 2020 DAILY RUNS PAYMENT
FOR ALL YOUR NECO SUBJECTS DAILY RUNS SUBSCRIPTION
Click here Now to Subscribe.

---

WAEC 2020 - IGBO, HAUSA AND YORUBA ANSWER
WAEC 2020 - IGBO, HAUSA AND YORUBA ANSWER
IGBO OBJ
1-10: ABBDBBBDCD
11-20: DACDCAADBC
21-30: BCDAAADAAB
31-40: ADBBCBBCCA
41-50: DDCBBCBDAB
51-60: DBBBDBDDBB
=====================
HAUSA OBJ
1-10: ABAADBBACB
11-20: BBDDADDADD
21-30: BDBABCDBDB
31-40: BDADADDDCD
41-50: BCAADCABCB
51-60: CCAADDACBB
=====================
YORUBA OBJ
1-10: BDAACBDCAB
11-20: ACDBDDCBBA
21-30: DACBBABCBD
31-40: BABCCBABAB
41-50: BCBCAACBDA
51-60: BDCBDADBBD
=====================


WAEC 2020 - IGBO ANSWER



(1b)
Ọnwu na-egbu nwa nkịta, anaghị ekwe ya anụ isi nsị

Ndị Igbo na-ekwu na, "onye bu mmadụ ụzọ sibe nri na-aka ya enwe nkpọnkpọ ite". Nkea bụ okwu Ichie Izejịọha kpụ n'ọnụ, n'ime ọgbakọ ndị Ichie, n'obodo Nwaboluche, maka ikpe gbasara otu ọmalịcha nwa agbọghọbia a na-akpọ Nchedo. Ndi nze na ọzọ nile, nakwa ụmụada pụtara n'ama obodo, maka ikpe ụmụ okorobịa dị iche iche kpesara Eze na-achị obodo Nwabọluche.
Nchedo bụ nwa agbọghọ, ejiri maka ya wee kpọọ ya bụ ikpe. Ụmụ Okorobịa asaa n'obodo Nwabọluche, gbakọrọ aka wee jee na nke Igwe kpesara ya ka Nchedo siri wee ghọlia ha nile, ma kwee ha nkwa n'iche n'iche, na ọ ga alụ ha. Ihe wutere ụmụ okorobịa ndị mere ha jiri wee gaa na nke Igwe bụ na, omego afọ abụọ Nchedo jiri wee na ayịkọ ha nile, na anara ha ego maka ihe dị iche ịche, ma na ekwekwa ha nkwa na ha ga alụ ya. Ọ ruola afọ abụọ tupu ụmụ okorobịa asaa ndia, were chọpụta aghụghọ Nchedo na-agho ha. Iwe juputara ha obi mgbe ha chọpụtara, ha nile wee kgbakoo ọnụ jee kọsárá Igwe obodo ihe ha gabi gara n'aka nwa agbọghọ a bụ Nchedo.

Igwe obodo kàrà íkpè a n'ama Nwabọluche, ndị Ichịe na-kwa ụmụada ka Igwe tinyere ya bụ ikpe n'aka. A kpọpụtara Nchedo n'ama jụọ ya ajụjụ gbasara ikpe ụmụ okorobịa butere gbasara ya. Nchedo mechiri anya ya wee kpọọ ụmụ okorobịa ndị a aha n'otu n'otu, wee si ha na bụ ndị nzuzu, ya mere ọ jírí wee ghọlia ha. Ndi ụmụ ada gwara Nchedo ka oyoo ụmụ okorobịa ahụ mgbaghara, mana kọ osina dị, obi Nchedo mere mkpọchi, ọ geghị onye ọ bụla ntị. Ndị ichie were iwe nke ukwuu, ha jikọrọ aka ọnụ wee mapụ Nchedo n'obodo, maka ha kwekọrịtara n'ụdị àgwà nwa agbọghọ ahụ bụ Nchedo kpara, ga akuziri ụmụ agbọghọ na'etolite etolite ajọ ihe.
Ngwa ngwa Nchedo nụrụ nke a, ọ dara na ala n'ayịyọ, mana oge agaala mgbe ọ na-eme nke a, maka na ụmụ ada gbakọtara azụ, were azịza na abụ nkọcha wee chụpụ ya n'obodo. Ka nkea na-eme, otu agadi nwanyị bụ onye isi ụmụada tìrì mkpu n'oke olu wee si, "ọnwu na-egbu nwa nkịta, anaghị ekwe ya anụ isi nsị".

=============================

(3a)
(i) Udaume
(ii) Myiriudaume
(iii) Mgbochiume/Udaume nkejiokwu

(3b)
(i) Odumodu --> O|du|mo|du| = Nkeji ano
(ii) Nwata --> nwa|ta| = Nkeji abuo
(iii) Mpataka --> m|pa|ta|ka| = Nkeji ano
(iv) Uzoije --> u|zo|i|je| = Nkeji ano
(v) Nzuko --> n|zu|ko| = Nkeji ato
(vi) Egbe --> e|gbe| = Nkeji abuo
(vii) Umenta --> u|me|n|ta = Nkeji ano
(viii) Mmemme --> m|me|m|me| = Nkeji ano
(ix) Ji --> |ji| = otu nkeji
(x) Akwukwo --> a|kwu|kwo| = Nkeji ato
(xi) Chioma bu nwanne m --> Chi|o|ma|bu|nwa|n|ne|m = Nkeji asato
(xii) Anyi riri nri --> a|nyi|ri|ri|n|ri = Nkeji isii

=============================

(5a)
Nkebiokwu bu usorookwu nwere nghota ma o nweghi ngwaa. O bukwu mkpuruokwu abuo ma o bu ato no n'usoro na enweghi ngwaa di ka nwoke a, mu na gi dgz.

(5bi)
Kembuuzo: Nke a na-abu mbuuzo nke aha na-eso.
Omumaatu:
(i) Nna ya bi n'Aba.
(ii) Ha no n'oriri.
(iii) Azu na-ebe na mmiri.

(5bii)
Kemfinitiv: Nke a na-abu mfinitiv nke mkpoaha na-esote.
Omumaatu:
(i) Izu ohi joro njo.
(ii) Anyi akwusila ife arusi.
(iii) A maara Akwaete maka ikwe akwa.

===============================

(7ai)
Udi mmetuta obi okpoabu nwere mgbe o na-agu egwu a bu:
Obi ya bu Polina polina ma buru kwa so aṅuri.

(7aii)
Ihe ano okpoabu kporo aha a muru n'abu a bu:
(i) Nwa nwoke
(ii) Taksi.
(iii) Nwa nwaanyi.
(iv) akpa ego

(7b)
(i) Ozo na ekpu kpuru gedee.
(ii) Nchi na aga kpuru gedee.
(iii) Ugo na efe kpuru gedee.
(iv) Mbe na-agho aghugho
(v) Ufu n'ezu ori

=============================

(9a)
Ihe ato odeabu dere na agumagu bu:
(i) Anyanwu bu okirikiri no n'etiti igwe.
(ii) Odi nso erughi aka.
(iii) Anyanwu bu Agadaga okoro oma

(9b)
Ihe ato odeabu jiri tinyere anyanwu bu:
(i) Olaedo
(ii) Eruru nkwu
(iii) Nwa Ohuru

(9c)
Ihe ano ga eme na o buru na Anyanwu adighi bu:
(i) Itiri ga-adi
(ii) Umu anumanu edere duu.
(iii) Ebe niile adaa juu.
(iv) Mmadu na-aso nsi

==============================
(11a)
Ezinaulo gunyere nna, nne na umu ha niile, nnukwu nna na nnukwu nne rue na umu umu ha. O bu ebe obibi nna, nne na umu ha niile. E nwere ezinaulo otu mkpuke na ezinaulo mbisa.

(11b)
(i) Ezinaulo otu mkpuke gunyere naani nna, nne na umu ha niile.
(ii) Ebe ezinaulo mbisa gunyere nna, nne, umu ha nnukwu nna na nnukwu nne rue na umu umu ha.

(11ci)
Nna:
(i) O na-ahu maka ozuzu umu ya.
(ii) O na-ahu maka ihe oriri ha.
(iii) Ikwu ugwo akwukwo bukwa oru ya.

(11cii)
Nne:
(i) O na-edewe ulo ocha.
(ii) O na-enyekwa aka izulite umu ntakiri.
(iii) O na-esi nri ezinaulo.

(11ciii)
Umuaka:
(i) Ha na-aga ozi n'ezinaulo.
(ii) Ha na-enyere ndi nne aka n'isi nri.
(iii) Ha na-aruru ezinaulo oru ubi.




WAEC 2020 - HAUSA ANSWER



(5)


=============================

(8)


=============================

(12)


=============================

(13)


=============================

COMBINED HAUSA ANSWER VERSION






WAEC 2020 - YORUBA ANSWER


(3)


=============================

(5)
[Click here for the Image]

=============================
(7)




+++++++++++++++++++++++++++
ANSWER LOADING......
+++++++++++++++++++++++++++


0 Response
FORUM POST LOCKED FOR COMMENTING

Ads; Click Here Now to See How to Make Cool Cash Here in Examface.net

Contact Mr.prof
| wakagist|