home
Home
home
JAMB
home
WAEC
home
NECO
home
NABTEB
home
NEWS
Welcome To Examface.Net>>>>  The Nigeria's No 1 Exam Expo Website, With Many Years of Experience Verified by Google We Are The Best Among The Rest!.       ---

PAYMENT FOR 2024 JAMB, WAEC GCE, NECO & WAEC EXPO ARE ON!!!

---

---

---
---
WAEC 2024 EXPO RUNS (Score A's and B's In YOUR 2024 WAEC Exam) (Click Here now to Get Our Assistance)


NECO 2024 EXPO RUNS (Score A's and B's In YOUR 2024 NECO Exam) (Click Here now to Get Our Assistance)

--- ---

---

---

---

WAEC 2021 - IGBO, HAUSA AND YORUBA ANSWER
WAEC 2021 - IGBO, HAUSA AND YORUBA ANSWER

WAEC 2021 - IGBO ANSWER



IGBO OBJ
1-10: ACDBACBDBB
11-20: ACADDDCADB
21-30: BBDBDBDBAD
31-40: DDDDCBADDC
41-50: ABBDACDCAB
51-60: BDAAABCDDB



(1d)

AKỤKỌ KỌWARA ỊLỤ: ANAGHỊ AMỤ AKAEKPENA NKA

Maazi Ezeaku bụ onye ama ama na Obodo Eziofia. Ihe ejiri mara ya bụ ikwu eziokwu. Afa ọtụtụya bu "Nkebueziokwu". Mgbe ọ bụla enwere nsogbu n'obodo, a na-akpọ maazi Ezeaku, dị ka okaikpe, ịhe ọ bụla ọ kwuru bu nke a ga-eji mere ịhe.

Obodo Ezeaku na ndị agbataobi ha na emekọ ofụma. Ha na ejikọta eme mmemmé dị iche iche, dika iri ji ọhụụ, ị gba afia ọrụ, na kwa mmemme ndị pụrụ iche nke ha na-akpọ ịsi ebili na isi ose.

Oruru otu afọ, obodo di debere Eziofia aha ya bụ Ndịagu, zitere ụmụ okorobịa n'Eziofia. Ozi ha rutere n'obi igwe Ezeofia, ihe ha jiri bia bu maka mme mme iri ji ọhụụ ndị obodo ha na-akwado. Ha bịara izi ndị okenye, ndị ichie na kwa ndi obodo Eziofia, ka ha bia sonye ha na mmemmé ahụ.

Na úbọchị akara maka iri ji ahụ, obodo nile kwadoro gaba na Ndịagu, ebe ha nile sonyere n'iri ji ọhụụ. Ndị agadi Eziofia agaghị mmemme ahụ. N'ime ndị agaghị bu Maazi Ezeaku. Mgbe obodo jụrụ oyi, Igwe Eziofia mere arụ ma ochere na onweghi onye hụrụ ya.

Afia ọrụ afọ ahụ na Obodo Ndiagu kporo ọkụ. Ụmu okorobịa nakwa ụmụaka nwere aṅuru nke ukwuu. Mmanya na anụ nchi juputara ebe nile. Mgbe emesịrị mmemmé, ndị Eziofia laghachiri na Obodo ha na mgbede. Mgbe chi foro, obodo nile tetra n'ihi oke mkpu otu nwoke a na-akpọ Utazi tìrì. O bụrụ ozu nwunye ya bute n'obi Igwe Eziofia. Nwunye ya nwụrụ n'ababli.

Ndị iche, ndị ọzọ na ndị na-achi obodo bidoro ị neba anya ihe mere nwaanyị ahụ jiri nwụ. Akpọrọ ndị mmadu oku jụọ onye ọ bụla ihe o mara gbasara ihe mere. Onye ọ bụla siri na ha amaghị ihe mere. Mgbe Maazi Ezeaku bidoro ikwu okwu, ebe nile dara juu. Ọ rụrụ igwe aka, ma si nq ịbụ igwe wakporo nwanyị ahụ, dinee ya n'ike. Mgbe ọ mesịrị ihe ọjọ a, ọ tinyere nsị na mmanya chebe ya. Mkpu dara ebe nile mgbe o kwụsịrị nke a. Igwe kwụrụ ọtọ si Maazi Ezeaku, na otughi anya na nze di ka ya ga agba ihe ọ mere na nzuzo n'anwu.
Maazi Ezeaku, zara ya si, na anaghị eme akaekpe na nka.

===========================

(2a)
Udamputa bu bụ udi ụda a na-enweta mgbe akwara akpiri na-ama jijiji.

(2b)
Udaogbi bụ ụda a na-akpopụta na-enweghị mkpọtụ nke akwara akpiri.

(2c)
Udamputa:
b, d, g, gb, gw, j, l, m, n, r, y, z.


Udaogbi:
ch, f, h, k, p, s, sh, t

=============================

(4a) Mkpuru udasusu --> mkpuru asusu --> mkpuru edemede --> mkpuru okay

(4bi)
I na į, a na e

(4bii)
I na į:
ikwu, įgba,

a na e:
agba, enye

(4c)
(i) nha + ta + nha = ta
(ii) iji + ri + ji = ri
(iii) ngi + di + ngi = di
(iv) ede + me + de = me
(v) aga + da + ga = da
(vi) aka + ta + ka = ta

=========================

(7a)
(i) Onye di mma gara be ndi mmuo biri.
(ii) ebila
(iii) onyeonuma
(iv) ochomuka.

(7aii)
(i) Okuko gara ibori nri
(ii) Okwauwa onye lara azu.
(iii) Onye iberibe

(7b)
(i) O bu ezigbo mmadu
(ii) O bu ezigbo onye omenala
(iii) O siri ike
(iv) O na-agba mbo
(v) O bu oney eziokwu
(vi) O naghi emegide mmadu ibe ya
(v) O na-eleokta ngwuru ya

(7c)
(i) Ume omumu mere ya
(ii) Ihe siiri ya ike.
(iii) Okaghi uka tupu onwuo.

=========================

(11ai)
Omenala bu otu ndi mmadu si ebi ndu ha. O gunyere otu ha si eke ekike, udi nri ha na eri, udi chi ha na-efe, udi egwu ha na agba. wdg.

(11aii)
(i) Iri ji ọhụrụ
(ii) Iti mmanwu
(iii) Ikuputa nwa ọhụrụ
(iv) Iwa ọji
(v) Ichi ọzọ

(11aiii)
(i) Omenala na-agwa umuaka ọgbara ọhụrụ otu ndi nnanna ha siri bie ndu ha na oge gboo.
(ii) E si na ya akuziri umuaka agwa ọma site na ikọrọ ha akukọ otu ndi gboo kpara agwa ọma na uru ọbara ha.
(iii) Omenala na-egosi ndi mmadu ihe mere mgbe gboo
(iv) Omenala ụfọdụ na-eme ka ndi mmadụ wezuga onwe n'ime ihe ọjọọ
(v) Omenala na-egosi njirimara mba di iche iche

(11b)
(i) E si na omenala eme ihe ojoo dika igbu mmadu.
(ii) A na-esite na ya emebi ihe mmadu







WAEC 2021 - HAUSA ANSWER


HAUSA OBJ
1-10: BCDDACBCBA
11-20: BBCBCADAAC
21-30: CDBACCDBBB
31-40: BCCDDBBCAB
41-50: BDACCCBAAD
51-60: DCABDDDDBD

(2)


=============================

(4)


=============================

(7)


=============================

(13)






WAEC 2021 - YORUBA ANSWER



YORUBA OBJ:
1-10: BACDDDBDAA
11-20: ABDDCBCABD
21-30: DAACDABBBA
31-40: ABCCDDABCB
41-50: ACCBBBCCAD
51-60: DAADBCCADB

======================================

(1e)
ISELE LAABI KAN TO SOJU MI

Ijanba ina kan ti o sele loju mi waye ni ojo kerinla osu keji odun 2013. O wa ye ninu soobu kan ni alaguntan, iyana ipaja. Soobu yi ko jina siibi ti ise mi wa. Soobu naa wa ni abe ile alaja meta ti o do ju ko ilepo mobili ni alaguntan.
Ninu soobu yi foomu ibusun niwon nta nibe ti won npe ni matiraasi. Oja yii si kun inu soobu yi biba. Gbogbo ita soobu naa ni foomu naa wa. Omoyibo kan ni oni soobu naa. Ni ojo ti isele laabi yi sele, nkan kekere ni o fa sababi. Eeyan kan wa ti o sese gba soobu tire legbe soobu oni foomu yi. O wa pe awon ajorin, weda lati wa ba a jo awon irin kan po ninu soobu naa. Soobu tuntun yi ati ti onifoomu si fegbe kan arawon ni.
Bi ogbeni weda se n ba ise jorin jorin re lo, ina weda n se yo, o nta jade bo tin sise naa. Lai mo wipe ina na ti ta ba okan lara awon foomu to wa legbe soobu naa. Ko se ni to tete kofiri nkankan. Nigba to maa fi to ogun iseju opolopo foomu ti lana ninu soobu lohun. Eefin ti bole. Ina tinso laulau la be dekini. Eefin nlanla ti bo gbogbo ile alaja meta naa. Awon eniyan tin sa kijokijo. Ariwo tin so.
Ese ero tipe jo, awon eniyan ti n gbiyanju orisirisi nkan lati pa ina na. olomi ti nda omi, olose tin da ose si nu ina na, awon to ni agolo iyefun panapana gbe ti won jade won tee sinu ina yi sugbon kaka ko san lara iya aje ina yi, pipele lo n pele sii. Laipe ina na ti ran awon soobu to wa legbe ibe.
Nigba tii wahala ina yii maa fi bere ogbeni weda ti pari ise, ko mo nkankan to sele, nigbatii won lo pe de, to yo lookan, to ri ina to nbinu laulau, baba yi daku lo gborangandan ni o. Won ro mi lee lori kotoo ji ni o.
Adura mi ni wi pe oluwa ko ni je kari iru isele laabi yi mo. Imoran mi fun awon onise owo paa paa julo awon ti o nlo ina ninu won, ni wi pe ki won tun bo maa kiyesi sara. A o ni ri ja ina o. ki awon oni soobu maa ri wi pe won pa gbogbo ina soobu ki won to o ma lo sile.

=============================

(3)
(i) moyọ̀sorẹ̀ - mo yọ sí orẹ (í)
(ii) idikọ - ìdí ọkọ̀(ọ)
(iii) jẹsẹ - jẹ̀ isé (i)
(iv) etido - eti odò

============================

(4)
(a) Wànálà - ọ̀rọ̀ orúkọ
(b) Mo - Ọ̀rọ̀ arọ́pọ̀ orúkọ
(d) Wàhálà - ọ̀rọ̀ orúkọ
(E) ÀVLON - Ọ̀rọ̀ Arọ́pọ̀ afarajórúkọ
(F) ÌBÀDÀN - Ọ̀rọ̀ Ọ̀rúkọ
(G) PUPA - Ọ̀rọ̀ Àpèjúwe
(gb) Ní - Ọ̄rọ̀ Atókùn
(h) Sùgbọ̀n - Ọ̀rọ̀ Àsupò
(I) Wa - Ọ̀rọ̀ ìse

=============================

(12)
(a) Agbalagba - Àgbàyín Àdalẹ́
(b) Eni ti o dun - E kú Ìdúró
(D) Awọn ti o se igade lọwọ
(ẹ) Eniti o fe woolu - E káá bọ̀
(f) Eniti o ṢeṢe bimọ - E kú ọwọ́ lomi
(g) Eni ti ologun Sinu -
(gbe) Eniti yamba Selu Si - A Koo nituru rẹmọọ
(h)Eniti o pe o lati wa jeun - A gbabi re
(i)Eniti o wa ni ipo ola -

=============================
============================



0 Response
FORUM POST LOCKED FOR COMMENTING

Ads; Click Here Now to See How to Make Cool Cash Here in Examface.net

Click Here Now to Join Our WhatsApp Group

Contact Mr.Prof
| |

best exam expo site / legit waec expo runz